AKỤKỌ ỤWA

Ọ́GWỤ̀ IGBO ATAALA ISI ỤMỤNNE ABỤỌ

Kano: Ụmụnne abụọ, Maryam Abubakar ns Abdulkadir Abubakar, anwụnyụọla anya ka ha ṅụchara ọ́gwụ̀ Igbo ụbọchị Tuuzdee na Sabuwar Gwandu dị n’Okpuru Ọchịchị Kumbotso na Kano Steeti.

Nne ha Sadiya Abubakar tọgbọkwa n’ụlọ ọgwụ, ebe a na-azọ ndụ ya.

Ọnụ na-ekwuru Ndị Uwe Ojii na Steeti ahụ, DSP Abdullahi Haruna kwuru na e nwetara efere akamụ na ọgwụ Igbo dị n’ime ya n’akụkụ ozu mmadụ abụọ ahụ n’ụlọ ebe ha nọrọ nwụọ.

Nsogbu akarịa n’obodo a!

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close