AKỤKỌ ỤWA

OHI EKWENTỊ: A KPỌWO MMADỤ ABỤỌ ỌKỤ NA NDỤ

Jọs – Ìgwe mmadụ iwe ji akpọwo ndi ohi ekwentị mmadụ abụọ ọkụ na Kabong dị n’Okpuru Ọchịchị Mgbago Ùgwù Jọs, Steeti Plateau.

Ya bụ njinji jiri n’isi ọtụtụ ka ndi mmadụ na-aga ọrụ.

Ozi hoo!haa!! nwetara na-ekwu na ndi ohi dị ọtụtụ jiri ngwa ọgụ na-anapụ ndi mmadụ ihe ha, tinyere ekwentị. Kaosiladị, ndi obodo ahụ iwe ji gbakọtara were wakpo ha nke mere na ha waara ọsọ, tinye isi n’ọhịa. Aka kpazịịrị ndi ajọ chi mmadụ abụọ, ndi a kpọrọ ọkụ na ndụ.

Chai! ụwa onye ohi adịghị mma, leenu ka ụmụ nwoke si laa ndụ ha n’iyi.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close