NKE NA-EME UGBUA

ONYE MKPEBI ỊMACHI NDỊ NCHỊ EHI NDỊ GỌVANỌ MPAGHARA NDỊDA NAỊJIRIYA MERE ADỊGHỊ MMA, YA GA KWỤGBUO ONWE YA – WIKE

Gọvanọ Rivas Steeti, Nyesom Wike, ekwuola hoo!haa!! na ya ga emejupụta Mmachi ndị nchị ehi nke ndị Gọvanọ Mpaghara Ndịda Naịjiriya kpebiri n’Asaba, Delta Steeti.

Wike kwuru na mmadụ agaghị eyijanwu ya, na onye ọbụla mkpebi ahụ adịghị mma, ya gaa kwụgbuo onwe ya.

Wike kwuru nkea ụbọchị Satọdee na Bori dị n’Okpuru Ọchịchị Khana na steeti ahụ, oge ndị Ogoni mere ya mmemme nnabata pụrụ iche,ebe Eze Godwin Giniwa nọrọ chie ya echichi.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close