AKỤKỌ ỤWA

ONYE NỌCHIZIRI ANYA NNAMDI KANỤ BỤ SAỊMỌN EKPA

Mazi Saịmọn Ekpa bụzi onye nọchiri anya Mazi Nnamdi Kanu, onyeisi òtù IPOB dịka onye Nlekọta Radio Biafra.

Mazi Ekpa, onye bụ ọkpara eze Ogaba Idu nke Ngbo, Ebonyi steeti bụ onye gụrụ akwụkwọ nke ọma site na ịbụ onye ọkaiwu nwere nzere mmụta Masters

Ekpa bi na mba Finland, ebe ọ rụburu ọrụ dịka onye soja ma jirikwa ọkwa ọchịchị dịka Kanselọ ugbua.

Mgbasa ozi o meworo kemgbe Satọdee ọ malitere ọrụ gosiri na isi juru ya oyi.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close