AHỊA

ORIE ỤMỤNA,ORLU(Ọ̀LỤ́)

Igbo ndị ọma, anyị abọọla chi . Ekene dịrị Chukwu.

Taa bụ ORIE. Ka ahịa Orie taa nwetara anyị ihe ọma. Ahịa Orie na-azụ n’Ala-Igbo taa gụnyere Oye Agụ Abagana, Oye Olisa Ogbunike, Orie Ụmụna Ọ̀lụ́(Orlu), wdg.

Ahịa ndị a ga- ekwo ekwo taa. Ahịa m gara bụ AHỊA ORIE ỤMỤNA. Ụmụna dị n’Okpuru Ọchịchị Orlu (Ọ̀lụ́) n’Imo Steeti.

Orie Ụmụna bụ nnukwu ahịa ebe a na-enweta ihe dị iche iche dịka azụ ọkpọọ, akwụkwọ nri, édè, wdg.

Onye gara ahịa taa bụ

DỌKỊNTA NGỌZỊ ALIKE

Show More

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close