Onyeisi Ọhaneze Ndigbo, Ichie Nnia Nwodo akọwaala mkpọghachi akpọghachiri onye uwe ojii ahụ gbagburu ụmụafọ Igbo madụ isii bụ ndi ahịa n’Abụja n’afọ 2005 dịka arụrụ ala megide madụ nile. ọ sịrị na ọ jọgburu onwe ya bụ etu Gọọọmentị Etiti siri kwado ịkpọghite ya bụ onye ogbu ọchụ ahụRead More →

N ubochi taa n’erimeri ndi kIgbo, anyi ga amu ka esi ete ofe onugbu. Onugbu bu nnukwu ofe n’ala Igbo kachasi na mpaghara steeti Anambra. Akwukwo onugbu na ama Mma nke ukwuu na aru na agwo kwa otutu ori Ngwa nri e ji Ewi ofe onugbu(recipe) Ede, ogili akwukwo,anu Okporoko,azuRead More →

Taata bụ Afọ , ebe m ga- azu tata bu AFỌ-IGWE OGIDI nke di na okpuru ochichi Mgbago Ugwu Idemmili (Idemmili North) na Anambara Steeti. Ahia ahu bu nnukwu ahia. Otutu obodo di iche iche na azu ahia ahu dika Obosi, umunnachi, Abagana, Nnewi dwgz. N’ ihi na ahia ahuRead More →

  – Chioma Ikeakọ Ahọpụtawo  Ọkaikpe Ukwu nke Anambara Steeti, Ọkaikpe Pita Umeadị dịka Onyeisi Otu Mbaụwa Ndi Ọkaikpe n’ọgbakọ kwa afọ abụọ ndi otu a nke iri abụọ n’ise ya e mere n’obodo Karibii mmiri gazuru bụ Aruba. Site na nhọpụta a, Ọkaikpe ukwu ahụ abụrụla onye otu bọọdụRead More →

Ehee! Taata bu ahia eke, eke Awka, eke Ekwulobia, eke Abagana wdg. Bikonu, eke anyi ga-azu tata bu eke Abagana.Abagana di n’okpuru ochichi Njikoka na Anambra steeti. Otutu ndi mmadu si mpaghara di iche iche dika Awka, Amawbia, Enugwu-ukwu, Nimo, umunnachi,ifitedunu wdgz abia ahia. Enwe kwara odu di iche icheRead More →

Ndi  Fulani na-achi ehi ka anyị na anụ ugbua na ha wakporo obodo nta dịgasị na Lawaru nakwa  Dong dị n’Okpuru Ọchịchị  Demsa nke Adamawa Steeti. Site n’ozi e nwetara n’aka Onyeisioche Okpuru ọchịchị Numan, ndi mwakpo a na-esu obodo nta ndi ahụ ọkụ N’abalị ole mole gara aga, aRead More →

NKWỌ Taa bụ Ahịa Nkwọ; Nkwọ Ogbede, Otu Nkwọ Ọnịcha, Nkwọ Nnewi, Nkwọ Owelli, w.d.g. Onye ga-agara anyị ahịa Nkwọ taa? O ruo nu n’omume. Chetakwa na uru dịkwa yaoooo! Uru Puku Naịra Atọ. N3KRead More →

AFỌ ỤGBỌỌKA bụ ahịa dị n’Ugbọọka nke dị n’Okpuru Ọchịchị Nkanu East n’ime Enugwu Steeti. Ihe akacha enweta n’ahịa ahụ bụ osikapa nke ndi obodo ahụ na-akọpụta nke ukwuu. Ihe ndi ọzọ na -adị nke ukwuu bụkwa ihe ndi a na-akọpụta n’ugbo dịka akpụ, ji, ede nakwa ọna. Obodo ndiRead More →

ỌRỊA ÍRÍ (MENINGITIS) NKE ỌHỤRỤ BATARA NAIJIRỊA. Ọrịa írí ọhụrụ nke anakpọ Cerebrospinal Meningitis (CSM), Neisseria Meningitides ụdị Ch (type C) abatama obodo anyị bụ Naijirịa nke mbụ. USORO MGBOCHỊ ỌRỊA ÍRÍ ỌHỤRỤ NKEA. (1) Izere njubiga ókè nke mmadụ. (2) Ihi ụra ebe dị ventịlet. (3) Izere nso naRead More →

Ụmụ Igbo ndewonu. Achọrọ m k’anyị leba anya maka ọrịa ishi anya oghe nke ndi bekee kpọrọ Glaucoma. GỊNỊ BỤ ỌRỊA ISHI ANYA OGHE? Ishi anya oghe bụ otu n’ime ọria n’ebute mmadu ikpu ishi. Ọ n’ebute ishi na-adịgide adịgide. GỊNỊ N’EBUTE ỌRỊA ISHI ANYA OGHE? Ihe n’ebute ishi anyaRead More →

Taa bu ORIE. Anyi gara ahia ORIE NWICHEKU di na Okohia, Isiekenesi nke no n’Okpuru Ochichi Ndida Ideato (Ideato South). Ahia ahu na mgbede ubochi orie nile. Ndi na-abia ahia ahu na-esi obodo di iche iche n’ime Isiekenesi. Ihe di mkpa a na-enwetakwa n’ahia ahu bu mmanya ngwo. Ndi obodoRead More →

Ihe a bu  Luvi-Luvi ndi OMATA Bikonu,  kedu ihe kara nwa agbogho a obi o ji chochaa onye o ga abu ya na ya o buru onye a dika  onye Mekaniki? “Asa,i gbugo m!” Ihe a ka odogwu a na-agwa asa a no ya n’apata ukwu. “Nwanne, n  ga-eri giRead More →

USORO ESI ETE OFE ONUGBU Ofe onugbu bu nnukwu ofe e jiri mara Ndgbo, o kachasi na mpaghara AnambraSteeti. Ofe a na-ato uto nke ukwuu ma na adikwa mma na-afo maka ilu ahu nke si na onugbu. NGWA NRI E JI ESI OFE ONUGBU Onugbu, ede, ogili, anu, okporoko, azuRead More →