Post Views: 181 Onye ndu ogige ekpere ndi ụka katọlik n’Enugwu, akpọrọ ‘Adoration Ministry Enugu Nigeris’, (AMEN), bụ Rev. Fr. Ejike Mbaka, nọrọ n’Enugwu ụnyahụ bụ ụka kwue hoohaa, na ohere adịghị n’obi gọọment steeti Enugwu, n’afọ puku abụọ na iri na itolu na-abịa abịa. N’okwu ya, aka na-achị yabụRead More →

Post Views: 80 Ndi Nenwe dị n’okpuru ọchịchị ime obodo Anịnri na steeti Enugwu na-ebizi n’iwe n’ọnụma maka na ndi uwe ojii, ngalaba na-ahụ maka igbochi ndi oji egbe ezu akpọrọ FSARS n’aha nkenke, bịara nwụchikọọ ụfọdụ ndi obodo ahụ. “Arụ ha mere” bụ na ha chọrọ igba mbọ ịkwụsịRead More →

Post Views: 94 Bishọp ụka Nglikan na Dayọsis Agụata bụ Rt. Rev. Samel Ezeọfọ akpọọla oku ka ụmụ Naijiria gbarapụ otu ndọrọ-ndọrọ ọchịchị ‘All Progressive Congress’ (APC) na nhọputa nke afọ puku abụọ na iri na itolu na-abịa abịa, n’ihi na otu ndọrọ-ndọrọ ọchịchị ahụ emewala ụmụ Naijiria obi n’imeRead More →

Post Views: 156 Onye isi ala bụ Muhammadu Buharị ekwela nkwa ịrụ ọtụtụ ọrụ ga-eweta mgbanwe ahụrụ anya na mpaghara ọdịda-ọwụwa anyanwụ ala anyị tupu ya arituo n’ọkwa ọchịchị. O kwere nkwa, n’akụkụ ala anyị ahụ ga-aka mma mgbe ya ga-arịtu karịa ka ọ dị mgbe ya batara n’ọchịchị. ObụRead More →

Post Views: 276 Ndi Ufuezerakụ nke Ugwulangwu n’okpuru ọchịchị ime obodo Ọhaọzara nke steeti Ebọnyị na-ebizi n’ime oke ịtụ egwụ, maka mbuso agha ndi nchị ehi Fulani. Ndi Fulani a akpakọrọla obosara ala ebe ndi obodo a na-akọ ugbo ma; foro ntụtụ ha taa na ndi obodo ahụ ga akwụtaraRead More →

Post Views: 219 <img src="http://www.hoohaa.com.ng/wp-content/uploads/2018/07/IMG_20180727_150946-300×216.jpg" alt="" width="300" height="216" class="alignnone size-medium wp-image-2045" / Ndi oji egbe eje agbagbuela Sunny Ejiagwụ. Sunny bụbu onye isi oche ndi otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị All Progressive Congress, (APC) nke okpuru ọchịchị ime obodo mgbago ugwu Ideatọ nke steeti Imo. Sunny bụ onye eji ọhaneze maraRead More →