Post Views: 144 A nọrọ ụnyahụ bụ Sọnde, abalị iri nke ọnwa Juun, n’ụlọ ụka ndi Anglican nke St Faith dị n’Ezele,Ọba nke nọ n’Okpuru ọchịchị Ndịda Idemili nke Anambara Steeti were kaa ụka iji cheta otu afọ e jiri mee akwamozu otu onye Ndigbo ji eme ọnụ bụ ỌkammụtaRead More →

Post Views: 187 EKE. Igbo ndi ọma, unu abọọla chi. Ọ bọrọ chi, kelee chi. Taa bụ ụbọchị Eke; Eke Ọka, Eke Ọgbakụ, Eke Ekwuluọbịa, Eke Ụbụlụuku, wdg. Kedu ndi ga-aga ahịa taa? ụmụnwanyị, ụmụnwoke, onye ọbụla nwere ike ịga ahịa. Uru dịkwa ya, ị na-azụ kwa ụbọchị, i nwereRead More →

Post Views: 218 Ginị bụ ọrịa Retinopathy of Prematurity (ROP)? Ọrịa Retinopathy of Prematurity (ROP) bụ nsogbu anya nke n’emetụta ụmụaka amụrụ na-akaghị aka, ndị dị 2¾ pounds (1250grams) ma ọbụ dị ala, ndị amụrụ oge n’erughị izu ụka iri atọ na otu. Nwa a mụrụ ọhụrụ ipe oke mpeRead More →

Post Views: 141 Taa bụ AFỌ. Onye ga-agara anyi ahịa afọ taa? Uru dịkwa ya, ihe nrite Puku Naịra ABỤỌ (N2000) maka onye nke mbụ, Otu Puku Naịra (N1000) onye nke abụọ nakwa Narị Naịra ise (N500) maka onye nke atọ. Ahịa zụwazịanuoooo!!!!Read More →

Post Views: 170 EKE (03-06-18) Taa bụ EKE, Eke Ọka, Eke Ọgbakụ, Eke ọtụ Amechi, Eke Ekwuluọbịa, wdg. Anyị na-aṅa ntị maka na “nwa nne ya gara ahịa, anya na-atọ ya n’ụzọ”Read More →

Post Views: 142 NKWỌ  Taa bụ Nkwọ, onye ga agara anyi ahịa Nkwọ? Nkwọ Nnewi, Otu Nkwọ Ọnịcha, Nkwọ Mbanabọ wdg “Mama anata oyoyo!!!”Read More →

Post Views: 143 Xi Xinpeng, Onyeisiala mba Chaịna Ka imechi ụlọ ekpere ndi okpukpere chi nile ka na-aga n’ihu na mba Chaịna, otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị ji na-achị mba ahụ bụ Communist Party etierela ọchịchị imeobodo ha iwu ka ha machibilata akpụrụakpụ okpukperechi dị iche iche dị n’ama. Iwu aRead More →

Post Views: 159 Nwa amadị ahụ aka ọrụ ya bụ ikpa ndi mmadụ ụka ọchị bụ Mazị John Okafọ nke eji “Mr Ibu” mara, na nwunye ya bụ Stella Maris mere emume ncheta agbam akwụkwọ ha, afọ nke atọ ya ụnyahụ. Nwunye ya nọrọ n’ọba ozi ‘Instagram’ kele Chukwu makaRead More →

Post Views: 205 Ndi bi n’Aba na-ekwu hoohaa, na ha agaghị eso eme ntụli aka ọchịchị ala anyị na-abịa nso, ma ọ bụrụ na gọọmenti ala anyị nakwa nke ndi steeti Abia, agaghị eleba anya na nsogbu ha nwegasịrị. Ọtụtụ n’ime ndi bi n’akụkụ aba dị iche iche dịka MathewRead More →