Post Views: 91 Sọltan Sokoto, Mohammad Sa’ad Abubakar abachiela ndi isi Ulọakwụkwọ iwu nke Naịjiriya (Nigerian Law School) ntị maka ịmachi ụmụ nwanyị ịsụ ịchafụ ndi alakụba a na-akpọ hijab. O kwuru na hijab bu usoro ekike ziri ezi maka ụmụ nwanyị ndi Alakụba. N’okwu ya ụbọchi Satode gara agaRead More →

Post Views: 274 Taa bụ ụbọchị ụka ma bụrụkwa ahịa EKE. Onye gara ahịa taa? Ngwanụ. Ọ kwa Puku Naịra Atọ ka a ga-erite n’asọmmpi ị ga-ahịa   N3K!!!!!!!!!  Read More →

Post Views: 75 Taa bu afor, afor Uvume, afor igwe ogidi, afor Nanka,Afor ogbu,afor Nnobi dwgz. Afor m na-azu taa bu afor Uvume, agara izuta mgbaduga, ojoko, abacha, mmanu ncha, akwukwo nri, dwgz. Esi obodo di iche iche dika Umunze, Ndikelionwu, Ajali, Akpu dwgz abia ahia ahu. Nke taa buRead More →

Post Views: 103 Tata bu nkwo, nkwo nike, nkwo-agu Udi,nkwo Eziagu wdgz. Ebe m no tata bu na nkwo ezeagu nke di n’Enugu steeti. A gara m ebe ahu  I ga zuta abacha, ojoko, unere, akwukwo nri,mkpuru osisi dwgz. E si obodo di iche iche dika udi, oghe, Enugu ngwo,Read More →

Post Views: 80 Onyeisi Ọhaneze Ndigbo, Ichie Nnia Nwodo akọwaala mkpọghachi akpọghachiri onye uwe ojii ahụ gbagburu ụmụafọ Igbo madụ isii bụ ndi ahịa n’Abụja n’afọ 2005 dịka arụrụ ala megide madụ nile. ọ sịrị na ọ jọgburu onwe ya bụ etu Gọọọmentị Etiti siri kwado ịkpọghite ya bụ onyeRead More →

Post Views: 209 N ubochi taa n’erimeri ndi kIgbo, anyi ga amu ka esi ete ofe onugbu. Onugbu bu nnukwu ofe n’ala Igbo kachasi na mpaghara steeti Anambra. Akwukwo onugbu na ama Mma nke ukwuu na aru na agwo kwa otutu ori Ngwa nri e ji Ewi ofe onugbu(recipe) Ede,Read More →

Post Views: 121 Taata bụ Afọ , ebe m ga- azu tata bu AFỌ-IGWE OGIDI nke di na okpuru ochichi Mgbago Ugwu Idemmili (Idemmili North) na Anambara Steeti. Ahia ahu bu nnukwu ahia. Otutu obodo di iche iche na azu ahia ahu dika Obosi, umunnachi, Abagana, Nnewi dwgz. N’ ihiRead More →