Post Views: 258 N ubochi taa n’erimeri ndi kIgbo, anyi ga amu ka esi ete ofe onugbu. Onugbu bu nnukwu ofe n’ala Igbo kachasi na mpaghara steeti Anambra. Akwukwo onugbu na ama Mma nke ukwuu na aru na agwo kwa otutu ori Ngwa nri e ji Ewi ofe onugbu(recipe) Ede,Read More →

Post Views: 148 Taata bụ Afọ , ebe m ga- azu tata bu AFỌ-IGWE OGIDI nke di na okpuru ochichi Mgbago Ugwu Idemmili (Idemmili North) na Anambara Steeti. Ahia ahu bu nnukwu ahia. Otutu obodo di iche iche na azu ahia ahu dika Obosi, umunnachi, Abagana, Nnewi dwgz. N’ ihiRead More →

Post Views: 122   – Chioma Ikeakọ Ahọpụtawo  Ọkaikpe Ukwu nke Anambara Steeti, Ọkaikpe Pita Umeadị dịka Onyeisi Otu Mbaụwa Ndi Ọkaikpe n’ọgbakọ kwa afọ abụọ ndi otu a nke iri abụọ n’ise ya e mere n’obodo Karibii mmiri gazuru bụ Aruba. Site na nhọpụta a, Ọkaikpe ukwu ahụ abụrụlaRead More →

Post Views: 225 Ehee! Taata bu ahia eke, eke Awka, eke Ekwulobia, eke Abagana wdg. Bikonu, eke anyi ga-azu tata bu eke Abagana.Abagana di n’okpuru ochichi Njikoka na Anambra steeti. Otutu ndi mmadu si mpaghara di iche iche dika Awka, Amawbia, Enugwu-ukwu, Nimo, umunnachi,ifitedunu wdgz abia ahia. Enwe kwara oduRead More →

Post Views: 105 Ndi  Fulani na-achi ehi ka anyị na anụ ugbua na ha wakporo obodo nta dịgasị na Lawaru nakwa  Dong dị n’Okpuru Ọchịchị  Demsa nke Adamawa Steeti. Site n’ozi e nwetara n’aka Onyeisioche Okpuru ọchịchị Numan, ndi mwakpo a na-esu obodo nta ndi ahụ ọkụ N’abalị ole moleRead More →

Post Views: 204 NKWỌ Taa bụ Ahịa Nkwọ; Nkwọ Ogbede, Otu Nkwọ Ọnịcha, Nkwọ Nnewi, Nkwọ Owelli, w.d.g. Onye ga-agara anyị ahịa Nkwọ taa? O ruo nu n’omume. Chetakwa na uru dịkwa yaoooo! Uru Puku Naịra Atọ. N3KRead More →

Post Views: 141 AFỌ ỤGBỌỌKA bụ ahịa dị n’Ugbọọka nke dị n’Okpuru Ọchịchị Nkanu East n’ime Enugwu Steeti. Ihe akacha enweta n’ahịa ahụ bụ osikapa nke ndi obodo ahụ na-akọpụta nke ukwuu. Ihe ndi ọzọ na -adị nke ukwuu bụkwa ihe ndi a na-akọpụta n’ugbo dịka akpụ, ji, ede nakwaRead More →

Post Views: 171 ỌRỊA ÍRÍ (MENINGITIS) NKE ỌHỤRỤ BATARA NAIJIRỊA. Ọrịa írí ọhụrụ nke anakpọ Cerebrospinal Meningitis (CSM), Neisseria Meningitides ụdị Ch (type C) abatama obodo anyị bụ Naijirịa nke mbụ. USORO MGBOCHỊ ỌRỊA ÍRÍ ỌHỤRỤ NKEA. (1) Izere njubiga ókè nke mmadụ. (2) Ihi ụra ebe dị ventịlet. (3)Read More →

Post Views: 137 Ụmụ Igbo ndewonu. Achọrọ m k’anyị leba anya maka ọrịa ishi anya oghe nke ndi bekee kpọrọ Glaucoma. GỊNỊ BỤ ỌRỊA ISHI ANYA OGHE? Ishi anya oghe bụ otu n’ime ọria n’ebute mmadu ikpu ishi. Ọ n’ebute ishi na-adịgide adịgide. GỊNỊ N’EBUTE ỌRỊA ISHI ANYA OGHE? IheRead More →

Post Views: 214 Taa bu ORIE. Anyi gara ahia ORIE NWICHEKU di na Okohia, Isiekenesi nke no n’Okpuru Ochichi Ndida Ideato (Ideato South). Ahia ahu na mgbede ubochi orie nile. Ndi na-abia ahia ahu na-esi obodo di iche iche n’ime Isiekenesi. Ihe di mkpa a na-enwetakwa n’ahia ahu bu mmanyaRead More →

Post Views: 199 Ihe a bu  Luvi-Luvi ndi OMATA Bikonu,  kedu ihe kara nwa agbogho a obi o ji chochaa onye o ga abu ya na ya o buru onye a dika  onye Mekaniki? “Asa,i gbugo m!” Ihe a ka odogwu a na-agwa asa a no ya n’apata ukwu. “Nwanne,Read More →

Post Views: 170 USORO ESI ETE OFE ONUGBU Ofe onugbu bu nnukwu ofe e jiri mara Ndgbo, o kachasi na mpaghara AnambraSteeti. Ofe a na-ato uto nke ukwuu ma na adikwa mma na-afo maka ilu ahu nke si na onugbu. NGWA NRI E JI ESI OFE ONUGBU Onugbu, ede, ogili,Read More →

Post Views: 136 Mmemme ụbọchị Omenala ndi ụlọ akwụkwọ Kings High school dị n’Emene, Enugwu mere n’abalị iri n’asaa nke ọnwa Maachị afọ a. Obere Maazị Chukwuebuka Nweze bụ onye gụrụ “OMEKA AGỤ”, egwu ochie dike n’egwu Igbo bụ Maịk Ejeagha nke ọma iji mee ọhaneze bịara ebe ahụ obiRead More →