AKỤKỌ ỤWA

TỤFỊAKWA! KEDU KA BUHARỊ, ITIBỌRỊBỌ N’ENWEGHỊ ASAMBODO SI GAWA ỌGBAKỌ AGỤMAKWỤKWỌ MBAUWA? – MELAYE

Sinetọ Dino Melaye, onye nọchiteburu anya mpaghara Ọdịda Anyanwụ Kogi na Sineti ekwuola ọzọ.

Melaye nọrọ ụnyahụ were kwuo na ọ gbagwojuru ya anya etu Onyeisiala Muhammadu Buhari, onye ọ kọwara dịka “itibọrịbọ n’enweghị asambodo siri gawa ịnọchite anya Naịjiriya n’ọgbakọ agụmakwụkwọ mbaụwa nke na-aga n’ihu ugbua na Lọndọn, mba Briteenụ.

Nwaamadị a okwu ya na-akpụ ọkụ n’ọnụ kwuru sị: “Kedụ ka Onyeisiala Muhammadu Buhari, iti

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close