Uncategorized

ỤLỌ ỌRỤ NONDON REAL ESTATE & PROPERTIES, E BURUWO BATA N’OKWU BANYERE ỊRỤ ỤLỌ OBIBI N’ENUGWU (IHE NKIRI)

Lee ụlọ obibi anyị bụ igba! N’ezie, ọ bụ ebe juputara na iju oyi n’ahụ, ikpori ndụ nakwa ngàlá n’etiti Enugwu nke a maara dịka ‘Coal City’

Àgbà nke atọ anyị ga-akpọfe gị, ka anyị arụpụta ụlọ obibi etu ọ dịbeghị na mbụ!

Maka ụlọ obibi anyị nakwa Agba nke atọ anyị!

Sọọsọ ihe a chọrọ bụ ịkwụta 30%. Gee ntị, atụmatụ ịkwụtọpụ ego fọrọ n’ime otu afọ dịkwa!

Uche gị adị ya? Gịnị ka ji gị? Kpọọ anyị ugbua, ka anyị hazie ihe nile!

Sobe anyị n’ọbaozi mmekọrịta anyị ndị a Instagram @Nondonrealestate, Facebook @Nondon Real Estate and properties.

Maka ozi ndị ọzọ, kpọọ anyị n’akara ekwentị ndia:

+23443329493

+23443326274

Kpọọ anyị ugbua, ka anyị wuchie!

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close