AKỤKỌ ỤWA
UNU ÉCHÈKWALA MAKA NKWATU ỌCHỊCHỊ OBODO – BURATAỊ NA-AGWA NDỊ ỌCHỊAGHA


Abụja: Ọchịagha Ukwu ndị soja Naịjiriya, Lt. Gen. T. Y. Buratai enyela ndị ọchịagha Naịjiriya ịdọ aka na ntị ka ha ghara iche maka ikwatu ọchịchị obodo.
Buratai kwuru nkea ụbọchị Fraịdee, n’isi ụlọ ọrụ ndị soja Naịjiriya n’Abụja, na Mmemme mbuli n’ọkwa ndị ọchịagha mmadụ iri atọ n’itolu e buliri n’ọkwa dịka Major General.
“A