AKỤKỌ ỤWA

WIKE SO NA NDỊ GỌVANỌ PDP ASATỌ NA – ACHỌ ỊBA APC-YAHAYA BELLO

Lokoja: Gọvanọ Yahaya Bello Kogi Steeti ekwuola na Gọvanọ Nyesom Wike, nke Rivas Steeti so na ndị Gọvanọ asatọ ndị PDP ka ga-abata APC.

N’okwu ọ gwara ndị nta akụkọ Channels TV, n’uhuruchi ụbọchị Tọọzdee banyere mbata Gọvanọ Devidi Ụmahị nke Ebọnyị batara APC, Bello kpọrọ Wike aha n’ime ndị Gọvanọ PDP ga-abata APC.

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close