AKỤKỌ ỤWA

ANYỊ GA-EJI ỌTỤMỌKPỌ CHEKWAA ALA YOROBA, MA NDỊ UWE OJII ANỌGHỊ – NDỊ BABALAWO

Oshogbo: Òtù ndị dibịa ndị Yoroba a na-akpọ ndị babalawo bụ Association of Ajo Esin Abalaye Adulawo of Nigeria, nọrọ n’Oshogbo ụbọchị ụka were kwee nkwa iji ọtụmọkpọ were chekwaa ala Yoroba, ma ndị Uwe Ojii jụ ịmalite ọrụ.

N’ozi nke Onyeisi ha, Dọkịnta Olalekan Atanda, tinyere aka, ha kwuru sị, “Anyị nwere ihe nna nna anyị ha ha nyere anyị n’aka iji chekwaa onwe anyị. Ndị Uwe Ojii na ndị ọrụ nchekwa ndị ọzọ jụ ịmalite ọrụ, anyị dị nkwadebe ịchekwa ala Yoroba, ma a kpọkuo anyị”

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close