ASỊRỊ
-
ASỊRỊ AJỌKA! NWANYỊ BU ỤGBỌALA EFE ỌSỌ ỊGA JIDE DI YA A SỊ BU ASA ANWỤỌLA NA MBEREDE OKPORO ỤZỌ
Asịrị ajọka! Ótù nwata nwanyị anwụnyụọla anya ebe o ji iwe na ọnụma, jiri ọsọ na-efe n’ụgbọala ya ịga “jide”…
Read More » -
HMM! MMỌNWỤ NA-ATA NSUSU ỌNỤ “VAL”
Ndị Yoroba dị egwu! Nwokorọbịa kpu mmọnwụ ụbọchị “VAL” n’Ijebu-Ode hụrụ obi ụtọ ya chefuo na ọ bụ mmọnwụ; na…
Read More » -
NWOKE ORILE HAPỤRỤ NWA NWUNYE YA MỤRỤ N’ỤLỌ Ọ́GWỤ̀ NA Ọ JỌKA
Legọs: Ótù nwata nwoke, onye Mbaise bi n’Orile, Legọs ka hoo!haa!! nụrụ na ọ hapụrụ nwunye ya na nwa ọhụrụ…
Read More » -
HMM, SINETỌ ENUGWU TỤWARA NWUNYE MMADỤ IME NA-AZỌ NWA, NA YA ABỤGHỊ “SPERM DONOR”
Abụja: Kepukepu hoo!haa!! nwetara na-ekwu na ótù n’ime Sinetọ na – anọchite anya Enugwu Steeti ugbua atụwala nwunye mmadụ ime.…
Read More » -
#ENDSARS:ỤFỌDỤ SI YA GA MECHARA MMEKỌAHỤ N’ENUGWU
Enugwu: Onyonyoo pụtara na Twitter na-egosi ótù nwata nwoke na nwa agbọghọ zutere onwe ha ụbọchị Tuuzdee na ngagharị iwe…
Read More » -
NGWỌ̀ A NA-EME INI EDO N’IHU?
Ini Edo, omebe ejije Nollywood na-ewu ewu ewu etiela mkpu n’ámá Instagram ya maka ihe dị ka ngwọ̀ na-emezi ya…
Read More » -
CHIỌMA DAVIDO A DỊ IME ỌZỌ?
Chiọma Avril Rowland dịkwa ka ọ dị ime ọzọ. Onyonyoo ya, o tinyere ikpeazụ na nsapete ya n’Instagram gosiri na…
Read More » -
Ọ BỤ MERCY EKE NA-ESERE OBI CUBANA NA CUBANA CHIEF PRIEST?
Owere: Gịnị na-esere Obi Cubana, onyenwe ụlọ egwu awantịlọ Cubana na onye nlekọta ụlọ ọrụ ya, Cubana Chief Priest? Nkea…
Read More »