AKỤKỌ ỤWA

ONYE OJI ÉGBÈ EZU AGBAGBUOLA ONYE ÒTÙ YA N’IHU ỌRỤ

Wọrị: Oji égbè ezu na-ewu ewu na Wọrị, Ugbaudu Williams, onye a makwaara dịka Beleke, ka onye onye òtù ya gbagburu n’Ijomi dị debere Ọ ghara n’Okpuru Ọchịchị Ọwụwa Anyanwụ Ethiope ụbọchị Fraịdee.

 Ọnụ na-ekwuru ndị Uwe Ojii na Delta Steeti, DSP Edafe Bright, kwuru na Beleke na onye òtù ya, Desmond gara ohi n’ebe elekere anọ nke isi ụtụtụ

“Onye Oji égbè ezu a bụ Ogbaudu Williams, onye a makwaara dịka Beleke na onye òtù ya bụ Desmond gara ohi n’ebe elekere anọ nke isi ụtụtụ.

Kaosiladi, ha gbakpuru n’ime ọhịa ka ndị Uwe Ojii chụwara ha ọsọ, ebe onye òtù ya nọrọ gbaa Beleke égbè. Ọ nwụrụ n’ụlọ ọgwụ ukwu nọ n’Oghara.”

Show More

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Back to top button
Close
Close