AKỤKỌ ỤWA
WordPress is a favorite blogging tool of mine and I share tips and tricks for using WordPress here.
-
NWOKE ỌNỊCHA EJIRIWO KARAMA SỤGBUO NWANNE YA NWOKE
Ọnịcha – Ndi Uweojii Ngalaba Steeti Anambara anwuchikọwo otu nwata nwoke, Christian Ndụbụisi, onye ji mpekere karama sụgbuo nwanne ya…
Read More » -
ANỊỌMA: AHAPỤRỤ M PDP MAKA NA GỌVANỌ OBOREVWORI NA OKOWA JỤRỤ ỊKWADO NKEPỤTA STEETI AHỤ
Asaba – Sinetọ Ned Nwoko na-anọchite anya mpaghara Mgbago Ugwu Delta (Anịọma) ekwuwo hoo!haa! na ihe mere ya ji hapụ…
Read More » -
OKWU NKWAPỤ N’ỤLỌ: AKA AKPARALA NWAANYỊ OVOKO JI AKAÓDÓ PỊAWAA ONYE-NWE-ỤLỌ ISI
Nsụka – Aka akparala nwaanyị jiri akaodo pịawaa onyenweụlọ isi n’Ụmụgbabe, Ovoko dị n’Okpuru Ọchịchị Ndịda Igbo-Eze, Steeti Enugwu maka…
Read More » -
NWOKE ABAGANA AKPỌWO NWUNYE YA ỌKỤ MAKA ỊGBA N’IRO
Ọka – Ótù nwata nwoke, Mazị Nwanna, onye Abagana dị n’Okpuru Ọchịchị Njikọka na Steeti Anambara ka hoo!haa!! nwetara ozi…
Read More » -
NDI NTỌ NA-AKPỌ ND20 DIKA EGO MGBAPỤTA N’ISI ỤKỌCHUKWU KOGI ATỌ SI ỌGBAKỌ EKPERE HA TỌ̀Ọ̀RỌ̀
Lokoja – Ndi òjìégbè atọrọwo ndi ụkọchukwu atọ si ọgbakọ ekpere(crusade) ala n’Ejule dị n’Okpuru Ọchịchị Ofu na Steeti n’elekere…
Read More » -
IRU UNYI: NWOKE ABỤJA AGBAALA NWUNYE YA AKWỤKWỌ ALỤKWAGHỊM
Abụja – Adeboye Omotayo, onye ọrụ bekee agbawo nwunye ya akwụkwọ alụkwaghịm n’ụlọikpe nọ na Jikwoyi, Abụja maka oke iru…
Read More » -
AGBAM AKWỤKWỌ NZUZO: DAYỌSISI WỌ̀RỊ́ AKWỤSỊWO FADA HA ỌRỤ
Wọrị – Dayọsisi Ụka Katọliki nke Wọ̀rị́ akwụsiwo ótù ụkọchukwu, Fada Daniel Okanatotor Oghenerukevwe ọrụ ụkọchukwu maka agbam akwụkwọ nke…
Read More » -
NGỌZỊ EZEỌNỤ EJIRIWO ỌNỤ DỌSAA ỤMỤ AGBỌGHỌ GBA ÁRÁ Ọ̀TỌ́ BỊA AGBAM AJỤJỤ ỌNỤ MMEBE EJIJE
Asaba – Ótù ochie dike Nollywood, Ngọzị Ezeọnụ ejirila ọnụ dọsaa ụmụ agbọghọ abụọ bịara agbam ajụjụ ọnụ maka mmebe…
Read More » -
AKA AKPARALA ỌKAIWU ADIGBOROJA N’IME ỤLỌIKPE BADAGRY
Legọs – Aka ndi Uweojii akparala otu nwata nwoke, Godwin Eguabor, onye bụ ọkaiwu adigboroja n’ụlọikpe majie nọ na Badagry…
Read More » -
NKỊTA ATAGBUWO NWAANYỊ NAỊJIRIYA N’ITALY
Ebelebe gburu n’abalị ụbọchị Mọnde a, oge ìgwè nkịta tagburu Patricia Masithela, nwaanyị Naịjiriya dị iri afọ abụọ na asaa…
Read More »