AKỤKỌ ỤWA
WordPress is a favorite blogging tool of mine and I share tips and tricks for using WordPress here.
-
CHAI! MGBIDI ADAGBUWO NWOKE ONDO KA Ọ NA-AZỌPỤTA NWA YA NWOKE
Akure – N’Akure, Ondo Steeti, ótù nwaamadị, Titus Adega aburuwo onye tufuru ndụ ya oge o jì ahụ ya kpuchite…
Read More » -
NDI OMEKOME ATỌGBUOLA NWANYỊ ỌSHỤN NWERE Ọ́DỤ̀ NKWỤ
Oshogbo – Ótù nwanyị nwere ọ́dụ̀ nkwụ n’Ikirun, Ọshụn Steeti ka ndị omekome tọgburu n’ime ụlọ ya. Ya bụ nwanyị…
Read More » -
A NWUCHIKỌWO NWOKE ZURU LAPTOP N’IME ỤGBỌELU IBOM AIR NA-ACHỌ IFELI
Legọs – Aka akparala Ogheneochuko Devidi, onye zuru ‘laptop’ onyeije ibe ya ka ụgbọelu Ibom Air na-aga Abụja na-achọ ifeli,…
Read More » -
ỤLỌIKPE NHỌPỤTA IWEPỤ M N’ỌKWA MAKA ENWEZUGHI 25% N’ABỤJA NWERE IKE IBUTE NTISA OBODO – TINUBU
Abụja – Onyeisiala Bola Ahmed Tinubu enyela ndị ụlọikpe nhọpụta Onyeisiala ịdọakanantị banyere iwepụ ya n’ọkwa maka na ya enwezughi…
Read More » -
ONYE AGBORO OBIOAKPỌ EJIRIWO ỌKPỌ TIGBUNYỤỌ ONYE KEKE ANYA MAKA ₦200
Ígwéọ́chá – Ebele gburu ụnyahụ bụ ụbọchị Tọọzdee n’Ogbogoro dị n’Okpuru Ọchịchị Obio/Akpọ, Rivas Steeti oge ótù onye agboro e…
Read More » -
AKA AKPARALA KAS D,ONYE EBỌNYỊ NA -ETIPỤTA EGWU JIRI MAKA ENYI YA NWANYỊ GAA OHI ỤGBỌALA
Enugwu – Aka ndị Uwe Ojii akparala Kas D, onye Ebọnyị na-etipụta egwu (music producer) ka ọ na-achọ ịpụnahụ ụgbọala…
Read More » -
NWANYỊ NJABA KWATARA ỌHỤRỤ ATỌRỌWO ỤMỤ ANỌ AGBATAOBI YA GBALAGA
Owere – Ótù nwata nwanyị ụmụ onye agbataobi ya mmadụ anọ gbalaga n’obodo Amakọ, Ụmụákà dị n’Okpuru Ọchịchị Njaba, Imo…
Read More » -
NWOKE CHỌZỊRỊ ỊGBA NWUNYE YA ALỤKWAGHỊM, NA OKE MMA YA MEZIRI KA OBI GHARA IRU YA ALA
Ótù nwaamadị arịọwo ụlọikpe ka ọ gbaa nwunye ya alụkwaghịm maka na oke mma nwanyị ahụ mara meziri ka obi…
Read More » -
TỤFỊAKWA! E JIDELA NWOKE OGUN STEETI NA-EDINA ADA YA DỊ AFỌ ISE
Abiokuta – Aka ndị Uwe Ojii Naịjiriya Ngalaba Ogun Steeti akparala ótù nwata nwoke, Adeyemi Babatunde, onye dị afọ iri…
Read More » -
OHI ỌKỤKỌ: APỊAWO NWOKE KADUNA ÚBÉ ỤTARỊ IRI SITE NA MKPEBI ỤLỌIKPE
Kaduna – Ụlọikpe Majie Kaduna Steeti anọrọwo ụbọchị Wenezdee nye ntụziaka ka a pịa ótù nwaamadị aha ya bụ Adamu…
Read More »