AKỤKỌ ỤWA
WordPress is a favorite blogging tool of mine and I share tips and tricks for using WordPress here.
-
ANWỤCHIKỌWO ỤMỤ NWOKE ISE NDI E JIDERE BU AKPA ABỤỌ JURU N’EGO DỌLA ADỊGBOROJA
Legọs – Majie Adeola Olatunbosun nọrọ ụbọchị Wenezdee were kpebie ka akpọchie ụmụ nwoke ise ndị a nwuchikọrọ bu akpa…
Read More » -
MBAKWA! ANYỊ ENYOGHI NWANYỊ GBA ỌTỌ N’EBE ANYỊ NỌ ỌRỤ – ÒTÙ NCHEKWA ANAMBARA VIGILANTE GROUP (AVG)
Ọka – Ndị òtù nchekwa Anambara Vigilante Group (AVG) ekwuola hoo!haa! na ndi ọrụ ha enweghị ihe oge ọbụla ha…
Read More » -
NDI AKWỤLA EMEWO NGAGHARỊ IWE MAKA ỤKỌ OKPU-NNABỤENYI
Ndi akwụla emeela ngagharị iwe maka ihi ụkọ okpu- nnabụenyi na mba Sawụtụ Afrịka. Na ngagharị iwe ahụ nke ọ̀tù…
Read More » -
EKPA NA NDI ÓTÙ YA JIZI BIAFRA, DUM NỌRỌ N’ỤLỌ AKPARA EGO -ABARIBE
Abuja – Sinetọ Enyinnaya Abaribe nke na- anọchite anya Mpaghara Ọdịda Anyanwụ Abịa ekwuwo hoo!haa!! na Saịmọn Ekpa, onye nọ…
Read More » -
ỌYỌ STEETI EWEPỤTAWO ỤBỌCHỊ ISESE DIKA ỤBỌCHỊ EZUMIKE MAKA NDI ÓMÉNÀLÀ
Ibadan – Ụlọ Nzukọ Omebeiwu Iwu Ọyọ Steeti ekpebiela imebe iwu nke ga-eme ka ndị omenala na steeti ahụ nwee…
Read More » -
GỌVANỌ MBA EZIGAWORO ỤLỌ NZUKỌ OMEBEIWU AHA MMADỤ ISE ỌZỌ NDỊ GA-ABỤ KỌMISHỌNA
Enugwu– Gọvanọ Pita Mba nke Enugwu Steeti ezigaworo ụlọ nzukọ Omebeiwu steeti ahụ aha mmadụ ise ọzọ ndị ga-abụ…
Read More » -
ÀKWÁ ỌKỤKỌ TIWARA AKỊ, DIBIA NWERE ‘SWAG’ NA-AGA ỤLỌ ỤKA ỊTỤ MMAMMA NA CHUKWU ZỌPỤTARA YA N’AKA NDỊ NTỌ̀
Ọnịcha – Dibia Anambara Steeti, okwu ya na -ada gbowam, Chukwudozie Nwangwu, onye a makwaara dịka Akwa Ọkụkọ Tiwara Akị…
Read More » -
ASỌMMPI BỌ́Ọ́LỤ̀ ỤMỤNWANYỊ MBAỤWA 2023: FIFA AMACHIELA JEMISI NWA ỊNGLANDỊ MAKA Ị́ZỌ̀ ALỌZIE KA APỊTỊ
Òtù Egwuregwu Bọ̀ọ̀lụ̀ Mbaụwa bụ FIFA amachiela Lauren Jemisi nke mba Ịnglandị isonyekwa n’asọmmpi ọbụla n’ime Asọmmpi Bọọlụ Ụmụnwanyị Mbaụwa…
Read More » -
IHE NKIRI: NDIGBO NỌ NA MBA NIGER EMEWO NGAGHARỊ IWE, GWA ECOWAS NA HA ACHỌGHỊ AGHA
https://youtube.com/shorts/-Sbin2f2xT8?feature=share Ndigbo nọ na mba Niger nọrọ taa bụ ụbọchị Mọnde were mee ngagharị iwe iji gwa ótù jikọtara mba…
Read More » -
NDỊ ÒJÌÉGBÈ ATỌRỌWO NNUKWU EZE ỌDỊNALA NASSARAWA NA LỌLỌ YA
Lafia – Ka ndị òjìégbè si wakpo ma tọrọkwa ótù nnukwu eze ọdịnala na Lọlọ ya na Nassarawa Steeti gbagwojuru…
Read More »