AKỤKỌ ỤWA
WordPress is a favorite blogging tool of mine and I share tips and tricks for using WordPress here.
-
CHAI! ỌKỤ LATRIKI ADỌGBUOLA NDỊ ỌRỤ EKEDC ABỤỌ N’ỌBALENDE
Legọs – Ọkụ latriki adọgbuola ndị ọrụ Eko Electricity Distribution Company (EKEDC) abụọ n’Ọbalende, Legọs ụbọchị Satọdee. N’ozi ya, Ọnụ…
Read More » -
MMỌNWỤ Ọ̀KỤ́ZỤ̀ EJIRILA OBERE IHE GBANAHỤ IZUTE ỌNWỤ YA NA IHE MBEREDE ỌKADA
Ọnịcha – Ótù mmọnwụ Ọ̀kụ́zụ̀ ejirila obere ihe gbanahụ izute ọnwụ ya oge ọkada bu ya gwongworo bu simenti suru…
Read More » -
NWOKE NSỤKA EBEELARA ỤLỌIKPE AKWA ARỊRỊ NA NWUNYE YA NA-AKỤ YA KA Ọ KỤGBUO
Legọs – Mazị Edwiini Ugwu, onye Nsụka, Enugwu Steeti ewerela anya mmiri kọọrọ ụlọikpe Majie nọ n’Ọ́gbà, Ikeja etu nwunye…
Read More » -
ỌKỤ GBARA AHỊA ALABA: ANYỊ KPACHARA TINYE YA – NDỊ UWE OJII
Legọs – Ndi Uwe Ojii ekwuola na ọ bụ ha tinyere ọkụ n’ahịa mbaụwa “Alaba International”, Legọs ụbọchị Fraịdee. N’okwu…
Read More » -
EBE M LEKỌTANWURU NWUNYE ANỌ NA ỤMỤ IRI ABỤỌ NA ASATỌ ANYA, A GA M ACHỊ ỤLỌ NZUKỌ OMEBEIWU NTA NAỊJIRIYA NKE ỌMA – DOGUWA
Abụja – Alahaji Alhassan Doguwa, onye nke na-azọ ọkwa Ọnụ na-ekwuru ụlọ nzukọ Omebeiwu Nta Naịjiriya ekwuola hoo!haa! na dịka…
Read More » -
LOTANNA AZỤOKEKE ABỤRỤWO ỌKAIBE N’ULE JAMB AFỌ A SITE NA NDEBE ÀTỤ̀ ÁKÀRÀ 337 YA
Enugwu – Obere Mazị Lotanna Azụokeke, onye Ọ a dị n’Okpuru Ọchịchị Ndịda Idemili n’Anambara Steeti eturuwo ugo dịka ọkaibe…
Read More » -
AZỌPỤTALA NWA A MỤRỤ ỌHỤRỤ ATUFURU N’ỤLỌ MPOSI N’ỤLỌ ỤKA
Ndi Uwe Ojii azọpụtala nwatakịrị nwanyị a mụrụ ọhụrụ nke nne ya tufuru n’ụlọ mposi dị n’ụlọ ụka. Nwatakịrị ahụ…
Read More » -
EBUTUWO N’ỌKWA INSPEKỊTỌ JI ỤRA SACHIE NWOKE MMADỤ IHU N’IHU EZINỤLỌ YA
Ìgwéọcha – Ndi Uwe Ojii ebutuwo n’ọkwa onye òtù ha ji ụra were sachie ótù nwaamadị ya n’ezinụlọ ya so…
Read More » -
EZINỤLỌ M GBAHAPỤRỤ M, TỤNYERE PITA OBI NA NHỌPỤTA ONYEISIALA
Gọvanọ Devidi Ụmahị nke Ebọnyị Steeti akọwaala na ndị ezinụlọ ya gbahapụrụ na nhọpụta maka ọkwa Onyeisiala site na ịtụnyere…
Read More » -
EJIDEWO NWANYỊ OGUN STEETI RERE NWA YA DỊ ÓTÙ AFỌ N’ỌKARA IJI KWỤGHACHI EGO MGBAZINYE ỤLỌ AKỤ
Abiokuta – N’Ogun Steeti, ndi Uwe Ojii ejidewo Oriakụ Olaide Adekola, onye dị afọ iri atọ na atọ maka ire…
Read More »